|
|
Igbo Idiom of the week
Week: 20
Igbo:
"Nwata na ebe Oke mbere mbere, Odighi onye ma
mbge eji egbu ya"
English:
"For a child who cries always, it is difficult to know when he is really
undergoing serious pains"
Week: 19
Igbo:
"Oke Osisi daa, umu nnunu eju
ohia"
English:
"If a big tree falls, birds will scatter in the bush"
Week: 18
Igbo:
"Nwa Ehi sekpuru ala onuta nne ya ara"
English:
"If a calf wants to get enough milk from the mother, it has to
kneel down"
Week: 17
Igbo:
"Inagba oso, ka eghi tigbuo onye?"
English:
"If you are running out of the way, whom do you want the Bull
to hit?"
Week: 16
Igbo:
"Agwo otu onye huru nadi ka obu eke!"
English:
"A snake seen only by one person usually looks like a python!"
Week: 15
Igbo:
"Nwata bunie nna ya enu, ogodo aghachie ya anya!"
English:
"If a child lifts its father up, his wrapper will
cover its eyes!"
Week: 14
Igbo:
"Agwo n'atu mbe n'ebibi onu ya!"
English:
"A snake pecking the shell of a tortoise,
is only harming its mouth!"
Week: 13
Igbo:
"Anaghi akpu nwoke isi na azu ya!"
English:
"A man cannot be shaved in his absence!"
Week: 12
Igbo:
"Mmuo ndi na-efe, bu ihe na-egbu ha"
English:
"The deity that people worship, usually kills them"
Week: 11
Igbo:
"Mbe si na ihe ya ji-achiri ihe egwu ya aga njem bu
maka izute ndiegwu"
English:
"Tortoise said that it travels with its musical
instruments in case it meets with other musicians."
Igbo idiom of the week
Archive: week 1 - 10 of 2010
2009 Archive
Newsletter
| | |
 | |
 |